Phyno – Bia Music Mp3 Download
Phyno, the Nigerian Singer and song writer released his single track titled “Bia“, which we made available for Free Mp3 Download.
Phyno is a promising artist that gives out the best in the music production.
Always visit trendmusics.com for your latest Music from your favorite artist around the globe.
We keep you updated on Latest Naija Music MP3, Fakaza (South Africa Songs), Hip Hop, Album, Lyrics and Music Videos.
DOWNLOAD
Watch Phyno – Bia YouTube Video Below
Phyno – Bia Lyrics
Master
Amara Chineke emewom’ mma
Áká Chineke asawom’ njọ
Ọbara Chineke emewom’ mma o
Omeokachie
Chineke emewom’ mmaAmara Chineke emewom’ mma
Áká Chineke asawom’ njọ
Ọbara Chineke emewom’ mma o
Omeokachie
Chineke emewom’ mma oIgirigi nké ndị nsọ
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Mepee ọ n’uzo enụ ìgwè
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Obi n’ígwé anyị ná ayo nụ gị
Bịa ọ, bịa ọ, bịa o
Lele
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọFebe lu Chineke áká ọ
Tobe yá ná ọbụ Ezé ọ
‘Cause he don reason my matter o
Wè gaziere lum’ ana ezé o
Even when I no get money
Guaranteed that I get somebody
Everyday you dey watch over me
Send your blessings to come follow me
Ụwa cho ịgba jim áká o
Only you be the answer o
Give me signs, give me wonder o
I go serve you my lifetime
‘Cause your love is enough, màkà Chi
And ọgba jụọ
Na you dey cover me
All days of my lifeIgirigi nké ndị nsọ
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Mepee ọ n’uzo enụ ìgwè
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Obi n’ígwé anyị ná ayo nụ gị
Bịa ọ, bịa ọ, bịa o
Lele
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọYou shine your light
And bless my life
Wè sa mụ njọ
Now I’m brand new
You uplift my soul
You give me joy wey nobody fit to give me
Papa o
Ọnụ m’ jụrụ ekene o
You shine your light
And bless my life
Wè sa mụ njọ
Now I’m brand new
You uplift my soul
You give me joy wey nobody fit to give me
Papa o
Ọnụ m’ jụrụ ekeneIgirigi nké ndị nsọ
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Mepee ọ n’uzo enụ ìgwè
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Obi n’ígwé anyị ná ayo nụ gị
Bịa ọ, bịa ọ, bịa o
Lele
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọIgirigi nké ndị nsọ
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Mepee ọ n’uzo enụ ìgwè
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Obi n’ígwé anyị ná ayo nụ gị
Bịa ọ, bịa ọ, bịa o
Lele
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọExtraordinaire
Leave a Reply